NJE ỌRỊA KORONA: ỌNỌDỤ A NA-EBE NDỊ IGBO NỌ
Abstract
Ọrịa nwere ndị ka ibe ha njọ, nke ọrịa korona so n’ime ha. Ọbịbịa ọrịa korona tinyere ụwa niile na gbagharịa ma taakwa ọtụtụ isi ndị mmadụ nke ala Igbo ketekwara oke n’ime ya. Nke a bụ ihe kpaliri mmụọ ndị odee a, mere ha ji chọọ ka ha mata ka mkpamkpa a si kpaa n’ala Igbo. Nchọcha a chọpụtara na ọrịa korona bụ ọrịa ọhụrụ batara n’ime ụwa ke mgbe afọ 2019, n’ọrịa a bu ọtụtụ ihe wee bata bụ nke gụnyere mmadụ ịnọ ibe ya oteaka, ọnọdụ ngudo ụzọ, ịgbachibido ndị ọrịa a ji ụzọ otu ebe na iji akwa afụchi imi na ọnụ. Ha gakwara n’ihu ịtụnye azụ ka ọnọdụ a si metụta ndị Igbo, uru ndị si n’ime ọnọdụ a wee pụta na ihe ndị a ga-eme iji wee gbalaha ọrịa a. Ha chịkọtara okwu ha site n’ịsị ka ndị mmadụ dobe ihe ndị e nyere n’iwu iji wee zobe ndụ ha.
Full Text:
PDFReferences
Ọgbalụ, F.C. (1979). Omenaala Igbo. Onitsha: University publishing
Ubesie, T. (1979). Ọdịnaala Igbo. Ibadan: Oxford University press.
Nzeghulam, C. (2020). Ajụjụọnụ na Owerri. April 15 2020
Osuagwu, B.I.N. (1979). Ndị Igbo na omenaala Ha. Lagos: Macmillan Nigeria publishers Limited.
Olekaibe, C. (2020). Ewumewu Ahụike Igbo ozuzu. Owerri: Ascon Publishers
https://en.m.wikipedia.org>wiki. Accessed May 9, 2020
https://www.who.int>coronavirus. Accessed May 9, 2020
https://www.who.int. Accessed May 9, 2020.
Refbacks
- There are currently no refbacks.
Copyright (c) 2024 Chinenye C. Olekaibe PhD, Perpetua Ugochi Nduka
ISSN: 3027-0510 (Online)
This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.