ATỤMATỤ NKA DỊ N’ABỤ AKWAMOZU

Pauline Chinasa Nwizu (PhD)

Abstract


Edereede a lebara anya n’atụmatụ nka dị n’abụ akwamozu. Mbunuuche ya bụ ịchọpụta kpomkwem aka nka asụsụ, nnyemaka asụsụ nakwa mpụtara nnyemaka asụsụ ndị ahụ n’abụ akwamozu. Atụtụ ntucha data bu atụtụ ọnọdụ nke Clifford Geertz (eu). Ka a tụchara data, a chọpụtara na abụ akwamozu Igbo jupụtara na atụmatụ okwu ebe ọ dị ukwu. Atụtụ ndị pụtara ihe a chọpụtara gunyere; mbụrụ, nkwuma, mmemmadụ, egbeokwu, ajụjụ nzaraonwe, myiri, nkwusara, mpaghara ọnọchị na ilu. A chọpụtakwara atụmatụ ụda ndị a; nsinụda, bịambịa mgbochi, bịambịa ụdaume na kwuukwukwa. Ngwa asụsụ ndị ọzọ a chọpụtakwara bụ okwu mbite, olundi, mgbati ụdaume na mmeju nghọta. Nchọcha a ga-enye aka ezipụta ma kuziere ndị mmadụ atụmatụ nka dị iche iche dị n’asụsụ Igbo na etu e si eji ha arụ orụ n’okwu maka na ha bụ mmanụ ndị Igbo ji achọ okwu mma, ma mekwa ka ha ghara ịnwu anwụ. A na-atụzikwa aka ka a na-etinye nka okwu ndị a n’asụsụ Igbo oge ọ bụla, na-abụghị sọsọ n’abụ akwamozu.


Full Text:

PDF

References


Achebe, C. (1973). The role of a writer in a new nation In G.A., Killian (Qhz.), African writers on African writing. (ihu.78) Ibadan. Heineman.

Annis & David (1978). A contextual theory of epistemic justification. American Philosophical Quarterly, 15, 213- 219.

Clifford, G (n.d). The concept of person in religion and thought. Kippenberg: YME.

Cuddon, J. (1991). A dictionary of literary terms and literary theory: Oxford: Basic Blackwell Limited.

Egudu R. & Nwqga, D.I. (1971). Poetic heritage. Enugu: Nwankwq-Ifejika Press.

Eneh, F.C. (2004) Funeral Poetry in Abia in Udi Local Governemnt Area of Enugu State. MA Dissertation, University of Nigeria, Nsukka.

Ihedigbo, R.E. (2017) Theme and style of Igbo Birth Songs. Nchọcha Ph.D, University of Nigeria Nsukka.

Maduakor, O. (1991). Introduction to poetry. Nsukka: Falladu publishing company.

Mbah, B.M., Mbah, E.C., Ikeokwu, E.S., Okeke, C.O., Nwaeze, I.M., Ugwuonah, C.N., Akaeze, C.M., Onu, J.O., Eze, E.A., Prezi, G.O., Odoi, B.C. (2013). Igbo adị: Igbo-English, English-Igbo dictionary of linguistics and literary terms. Nsukka: University of Nigeria press.

Neto, R. (2003) Conteutualism amd the problem of external world. Philosophy amd Phenomenological research, 66, 1-31.

Nketia, J. (1974). The music of Africa. New York: W.W Norton.

Ofomata, C. (afọ adị) Ụtọasụsụ Igbo maka sịnịọ sekọndịrị. Enugu: Format publishers.

Okebalama, C. (2003). Mkpolite agụmagụ ọnụ Igbo. Enugu: Snaap Publishers.

Okoh, A. (2014). Authority on literature. Enugu: Austino publishers.

Okpewho, J. (1992). African oral literature background, character and continuity. Bloomington: Indian university press.

Ọnụekwusị, J.A. (2001). Fundamentals of African oral literature. Owerri: Alphabet Nigeria Publishers.

Pritchard, D. (2001). Contextualism, scepticism, and the Problem of epistemic descent. Dialectica 55: 327-349.

Rysiew, Patrick. (2001). The context-sensitivity of knowledge attributions. Noûs 35: 477-514.

Schaffer, J. (2004) Course in linguistics, London: Fotana Collins.

Sosa, Ernest. (2004). Relevant alternatives, contextualism included. Philosophical Studies, 119 (1-2): 35-65.

Stanley, J (2000). Context and logical form. Linguistics and Philosophy 23: 391-434.

Uchendu, V.C. (1965) The Igbo of South East Nigeria. Amerika: Rinechart and Winton.

Uzochukwu (1985) Mbem akwamozu. Onitsha: University Press Limited


Refbacks

  • There are currently no refbacks.


Copyright (c) 2023 Pauline Chinasa Nwizu (PhD)

 

 

ISSN: 3027-0510 (Online)

 

   

 

Creative Commons License
This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.